FeaturedIgbo News

Nwokorobịa amụnyela asambodo ya niile ọkụ

Views

Dịka a hụrụ n’ihe onyonyo, otu nwokorobịa nke ụwa gwụgoro amụnyela asambodo ndị o nwetere n’ụlọ akwụkwọ dị iche iche ọkụ.

Nwokorobịa kwuru na agụmakwụkwọ na Naijiria e nweghi uru ọ bara, tụmadị ego niile e mefuru n’ihi e nweghi ọrụ.

Ọ kọwara na ndị ji ego na-akpọpụ ụmụ ha mba ofesi ka ha gụọ akwụkwọ ma nweta ezigbo ọrụ.

Lee ihe onyonyo a ebe:

https://www.youtube.com/watch?v=CEqTmkE2WTw

Leave a Reply