FeaturedIgbo NewsVideos

Video: Nwokorobia agbaala ara na Delta maka ịjụ iji nne ya agwọ ọgwụ ego

Views

Otu nwokorobia agbaala ara n’ihi na o kweghi e ji nne ya agwọ ọgwụ ego. Nke a mere taa bụ ụka na Sapale, Delta Steeti.

N’ihe onyonyo e gosiri, nwokorobia nọ na-ekwu:

‘dey say make I use my mama, I no wan use my mama’.

Ndi mmadu jidere nwoke a aka ka ọ ghara ịgbalaga, ebe ụfọdụ kechiri ya ma kpọrọ ya ga n’ụlọ ha.

Lee ihe nkiri ebe a:

 

Leave a Reply