EntertainmentFeaturedSports

Nsọpụrụ anyi nweere Super Eagles agaghị egbochi imeri taa: Clarence Seedoof

Views

Onye nlekọta otu egwuregwu Cameroun bụ Clarence Seedoof kwuru na ha na-asọpụrụ otu Super Eagles mana nke a agaghị egbochi ha imeri na asompi African Cup of Nations na mba Egypt.

O kwuru na otu Super Eagles bụ ndi ogo di elu ma nwekwaa ndi ji ụkwụ ha akpa mkpa mkpa na bọlụ. o kwukwara na ọ gaghị adị mfe imeri ndi Super Eagle mana otu ya nwere ihe ha ga-eji merie ndi Super Eagles.

Clarence kwuru na ha ga-eme ihe niile kwere omume iji hụ na-anatughi ha ọkwa ha. Ndi ọ bụla meriri na nsọmpi a ga-agba Egypt ma ọ bụ South Africa na quarter finals.

Leave a Reply