FeaturedIgbo News

Nne ụmụnwoke na-egwu wayo ịntanetị enwela otu – EFCC

Views

Onye nnọchite anya onyeisi oche Economic and Financial Crimes Commission, Ibrahim Magu, kwuru na Tọzde na nne ụmụnwoke na-egwu wayo ịntanetị, ndị a na-akpọ ‘Yahoo Boys’ na-ahazi onwe ha n’ime otu otu.

Magu, onye gwara ndị nta akụkọ nke a n’ụlọọrụ ha dị na Lagos, kwuru na ndị nne a na-agbachitere ụmụ ha na-agwa ọjọọ ha na-akpa. Ṳmụ okorobịa ndị na-akwado ezinaụlọ, ọkachasị ezinaụlọ ndị na-enweghị nna.

Magu kwuru na ndị EFCC na-arịọ ndị nne n anna ka ha kwụsi igori n’ego ha agaghị akọwali ka e siri kpata ya.

Leave a Reply