EntertainmentFeatured

Ngaghari iwe ndi ụka COZA

Views

Ụfọdụ ndi Naijiria ekwetala ime ngagharị n’ụbọchị ụka iji megide Ụkọchukwu Biodun Fatoyinbo nke Commonwealth of Zion Assembly (COZA) maka ebubo eboro ya nke gbasara iwakpo Busola.

Ngagharị a bụ nke agbasara site n’igwe Twitter nke rịọrọ ndi mmadu ka agbakọta ka emee ngagharị a n’ụbọchị Sọnde a. Ngagharị bụ iji megide ndi ụkọchukwu niile zoro n’ime ụlọ ụka wee na-eme mpụ dị iche iche. A ga-ebido ngaharị a n’elekere asatọ n’ihu COZA.

Otu onye ụka COZA akpọọla onye nchụaja ha bụ Biodun ka ọ rituo dika onye nchụaja ma aka ya adi ọcha ma ọdighi.

Leave a Reply