FeaturedIgbo News

Ndịisi oche NLC nke steeti na ndị gọvanọ ga-enwe nzukọ na Tuzde maka nhazi ‘Minimum wage’

Views

Ndịisi oche Nigeria Labour Congress nke steeti ga-enwe nzukọ na Tuzde, n’Enugu, ebe ha ga-anọ kpa otu ha ga-esi hazie usoro eji akwụ ndị ọrụ ụgwọ na steeti ha dị iche iche.

Nzukọ a bụ nke na-esochi mkpebi okwu n’etiti ndị Labour Congress na gọọmentị etiti. Gọọmentị etiti na ndị Labour Congress na Tọzde, izu gara aga. kwekọrịtara na a ga-abanwanye ụgwọ ọnwa ndị ọrụ, n’ihi ‘Minimum wage’ nke bụ puku naira iri atọ.

Onyeisi oche Kwara steeti NLC kwuru nke a n’ajụjụọnụ ndị Punch gbara ya na Sọnde. O kwuru na ọ bụ na nzukọ a ka ha ga-ewepụta usoro a ga-eji kwụọ ndị ọrụ ụgwọ.

Leave a Reply