FeaturedGossips

Ndị Uweojii akụọla Broda Shaggi ihe tinka kụrụ paanụ

Views

Mazị Samuel Perry, onye nke e ji Broda shaggi were mara akọọla ka ndị uweojii siri mee ya ihe ọkụ ji ntị oke eme na-adaghị iwu ọbụla.

Broda Shaggi kwupụtara nke a n’akara instagram ya mgbe o zipụrụ ozi banyere ogbugbu ndị South Africa naịegbu ndị mba ọzọ bi be ha n’ụbọchị Tuzdee

Lee ihe o dere

Leave a Reply