FeaturedIgbo News

Ndị uwe ojii adọọla ndị bi na Lagos aka na ntị maka ‘Knockout’

Views

Ndị uwe ojii nke Federal Capital Territory adọọla ndị mmadu aka na ntị maka ‘knockout’ n’oge emume ekeresimesi nakwa n’afọ ọhụrụ.

A gwara ndị nne na nna ka ha jide ụmụ ha ma gbochie ha iji ‘Knockouts’, n’ihi na a ga-anwụchie onye e jidere.

Leave a Reply