FeaturedIgbo News

Ndị omeiwu na-ezube iwepụta ụlọọrụ na-ahụ maka ‘hate speech’

Views

Ndị omeiwu ewepụtala iwu nke na-ele anya ikepụta ụlọọrụ gọọmentị nke ga-enyocha okwu na-ebute esemokwu n’obodo a.

Iwu a bụ nke Onye omeiwu Sabi Abdullahi wepụtara na Tuzde. A bara iwu a, ‘National Commision for the Prohibition of Hate Speeches’ 2019.

Leave a Reply