FeaturedIgbo News

Ndị omeiwu enyela FG ntụziaka ịrụ ụlọ mkposi na Naijiria

Views

Ndị omeiwu enyela Gọọmentị Etiti ntụziaka site n’ụlọọrụ ya dị iche iche ka rụọ ụlọ mkposi na steeti iri atọ na isii dị na Naijiria.

Ha gwara ndị Minstry of Environment, Water Resources, Health na ụlọọrụ ndị ihe gbasara ka ha mara ọghọm dị ịnyụ mkposi n’ezi.

O kwuru ịrụ ebe mkposi ga-azọ ndu ndị mmadu n’ihi na ọ ga-egbochi ikesasi ọrụ ọjọọ.

 

Leave a Reply