FeaturedIgbo News

Ndị Omeiwu agwala FG ka e mechie ịkwụ ụgwọ nnabata na mahadum

Views

Ndị Omeiwu agwala minstri nke gọọmentị etiti na-ahụ maka agụmakwụkwọ ka ha mmechi ịkwụ ụgwọ nnabata na Mahadum dị iche iche na Naijiria.

Ha kwuru na nke a na-egbochi ụmụakwụkwọ ndị tosiri ịbanye na Mahadum, ibanye na mahadum ndị a.

Ha kwuru na n’ihi ọnọdụ ihe isi ike dị n’obodo, ndị nne na nna na-ahu nwịm tụpụ akwụọ ụgwọ niile a na-anakọta na mahadum ndị a.

Ndi omeiwu na-ahụ maka agụmakwụkwọ kwuru na a ga-enyocha ukporo mahadum ndị a ma chọpụta ụzọ a ga-esi wepụ osisi nọchịrị ụzọ agụmakwụkwọ n’obodo a.

Leave a Reply