EntertainmentFeaturedIgbo News

Ndị omekome emee Banky W echeta ebewe

Views

Banky W, onye Naijiria na-eti egwu, akọwarala ndị mmadu ka ndị ohi siri mee ya echeta ebewe.

O mere ka a mata na ndị omekome a gwara ya  ka ọ gụọrọ ha egwu ka ha zuchara ya ohi.

O kwuru nke a n’emume ‘Monday Night Live’ nke Tim Godfrey haziri. O kwuru na nke a mere na n’otu abalị Decemba 31st mgbe o si ụka abalị a lọta.

Gụọ akụkọ a ebe a:

https://www.lindaikejisblog.com/2019/11/robbers-told-me-to-sing-after-robbing-me-banky-w.html

 

Leave a Reply