FeaturedIgbo News

Ndị ọchịchị ndị Igbo na-enye FG ala maka Ruga: IPOB

Views

Ndị Indigenous People of Biafra, IPOB boro ndị gọvanọ ala Igbo ebubo na ha entela gọọmentị etiti ala na steeti ha di iche iche maka atụmatụ Ruga. Ha kwuru na ha agaghị ekwe ka ụdị ihe a mee.

Ozi a si n’ọnụ Emma Powrful, onye odee akwụkwọ na-ahụ maka ozi ọha. O kwuru na ha ga-ahụ na-echekwara ala ha; tụmadị mmegbu ọ bụla ga-apụtanụ.

Otu a kwuru na Gọvanọ Ebonyi Steeti na-agba omume ha ụkwụ maka na ọ chọrọ ịbụ Osote onyeisi ala na ntụli 2023.

Ha kwuru na Umahi na ndi APC na-arụkọ ọrụ ma na-agba Umahi ume ka ọ pụta ka ohanaeze mara na APC ka ọ kwụ n’azụ ugbu a.

Leave a Reply