Igbo News

Ndi ntorobịa ọhanaeze rịọrọ mmekọrịta ndi bi n’ugwu maka ntuli 2023

Views

Ndi ntorobia otu ndi Igbo a na-akpọ Ohanaeze na Satọde kwuru na ha agba mbo ịhụ na e wepụtara onyeisi ala bụ onye Igbo na ntuli 2023.

Ndi ntorobia Ohanaeze kwenyere na ọ bụrụ na ndi bi n’Ugwu kwado ha, na-aga enwe onyeisi ala onye Igbo ma nwekwa osote onyeisi ala onye ugwu. Osote onyeisi ala a nwere ike ịbụ otu onye gọvanọ ma ọ bụ osote gọvanọ dịka otu ọchịchọ ha siri dị.

Ha kwuputara na a na-emegbu ndi Igbo emegbu n’ọchịchị Buhari Muhammadu. N’ihi nke a, ha na-agbasa aka ha n’ịnabata ndi Arewa Youth Leaders na ndi Coalition of Northern Groups ka ha nwee ike ịjịkọta aka ọnụ dịka emere na 1960s.

Ha kwuru na onyeisi ala si n’ala Igbo ga-abara obodo a nnukwu uru.

Leave a Reply