FeaturedIgbo News

Ndị Naijiria emela ngagharị iwe maka iwu ‘Hate speech/social media’

Views

Ọtụtụ ndị mmadu ụnyaahụ mere ngagharị iwe n’ụlọ omeiwu ma gwa ndị omeiwu nke gọọmentị etiti ka ha kwụsị iwu gbasara okwu na-akpalite iwe na ekworo na soshal media.

Ndị a bucha nnukwu akwụkwọ edegasiri ihe dị iche iche nke na-egosi na ha achọghị ‘Social media bill’.

Ndị omeiwu Oseni Yakubu na Uba Sani gwara ndị a okwu. Ha gwara Naijiria na ha ga-agba mbọ hụ na-ehibeghi iwu a ọkachasị n’ihi ọchịchị onye kwuo uche ya.

Leave a Reply