Sports

Ndi Naijiria chọrọ ka ebepụ ego a na-enye ndi Super Eagles: AFCON 2019

Views

Ndi Naijiria akpọkuola ndi Nigeria Football Federation ka ha bepu ego n’ego a na-enye ndi na-agbara Super Eagles bọlụ na onye na-achịkọta ha bụ Gernot Rohr. Ọ gbara ha gharị otu ndi mere ngaharị iwe maka ụgwọ e ji n’Egypt siri gbaa ụdị bọlụ ha gbara ka akwụchara ha ụgwọ.

Ndi Naijiria kwuru nke a mgbe ndi Madagascar jiri ọkpụ goolu abụọ asataghi otu merie ndi Naijiria. Ọ bụghị naanị na e meriri ha, ndi Super Eagles emeghi ọfụma ma ncha.

Ha kwukwara na John Mikel na Ahmed Musa kwesiri ka a chụọ ha n’ihi na ha amaghị ha na-eme n’Egypt, ebe e nwere ụfọdụ Naijiria maara ihe egwu na-akụ n’igba bọlụ.

 

Leave a Reply