FeaturedIgbo News

Ndị na-ere mkpụrụosisi emela ngagharị iwe maka mmebi ahịa Ikosi/Isheri

Views

Ọtụtụ ndị na-ere ahịa na Ketu/Isheri nke Lagos juputara Ṳlọ omeiwu nke Lagos steeti ụnyaahụ.

Ndị mere ngagharị iwe bụkarịsịrị ụmụnwanyị, ndị ji nnukwu akwụkwọ e degasiri ihe dị iche iche, ma na-eti ka enyere ha aka.

Ha kwuru na ahịa ha bụ ndu ha, ya mere ha ga-eme ihe kwesirinụ iji hụ na ha chekwara ahịa ha.

Onye na-edu ndị ngagharị iwe a, Adebukola Adejuwonbi, kwuru na agwaghị ha maka atụmatụ a otu o kwesiri tụpụ ebido mmebisi ahịa.

Leave a Reply