FeaturedIgbo News

A ga-etinye ọnụ ndị ‘Corper’ na ‘Minimum wage’ ọhụrụ – Sunday Dare

Views

Minista nke ndị ntorobịa na egwuregwu, Sunday Dare, kwuru na ndị National Youth Service Corps (NYSC) ga-erite uru na minimum wage.

O kwuru nke a site n’igwe Twitter ya.

Dare kwuru na Onye ntụziaka NYSC, Brig. Gen. Shuaibu Ibrahim ga-ewepụta usoro otu a ga-esi akwụ ndị na-efe ala nna ha ‘allowee’ ọhụrụ a.

O kwuru na Shuaibu ga-eme nke a ma ya na Ministri nke Finance na Ministri nke Youth and Social Development nwechaa nzukọ.

Leave a Reply