FeaturedIgbo News

Ndị mmadu kwesiri ị na-enwe aṅụrị ma ọ bụrụ a achuturu Buhari – Galadima

Views

Onye nkwuchite ọnụ ndị presidential campaign council nke Peoples Democratic Party, Buba Galadima, kwuru na ndị Naijiria kwesiri ị na-enwe aṅụrị ma ọ bụrụ na Supreme Court chuturu Onyeisi ala Muhammadu Buhari na Wenesde.

Supreme Court na Wenesde mechiri ikpe nke ndị PDP kpesara maka APC banyere mmeri Buhari nwere na ntụli emere na Febuari.

Otu a ka Galadima jụrụ: ‘o nwere onye unu hụrụ gosiri obi aṅụrị maka ikpe a?

Atiku Abubakar n’aka nke ọzọ kwuru na ndị ọchịchị emechiela ndị ọkaikpe Naijiria anya, nke mere na ha amaghịzi ihe ha na-eme.

Ndị APC gwara Atiku Abubakar ka ọ kwụsị nkata ọjọọ ọ na-akpa.

Leave a Reply