EntertainmentFeaturedIgbo News

Ndị Guardian Newspaper, UK, ekpunyela Burna Boy okpu ‘Eze Egwu’

Views

Ndị Guardian Newspaper, na UK, ekpunyela Burna Boy, onye Naijiria na-agụ egwu, okpu ‘King of Afrobeats’.

N’akwụkwọ ozi ebipụtara, echichi a echiri onye Naijiria bụ iji gosi ụwa na Africa nwere mmadu. O kwukwara na ndị Africa nọ n’ọrụ ichetara ndị Africa ebe ọ bụla ha nọ, ntọala ejiri mara ndị Africa nakwa egwu ndị Africa; ‘Afrobeats’.

 

 

Leave a Reply