FeaturedIgbo News

Ndị Ghana egosila iwe maka mmechi oke Naijiria

Views

Ndị Ghana enyela ndị Naijiria bi na  Ghana iwu ka ha si n’ụlọahịa ha pụọ na Tọzde, ụbọchị iri na anọ nke ọnwa Nọvemba ma ọ bụrụ na ha kpọchie ntị, a ga-achụpụ ha n’ike.

Nke a bụ maka mmegwara maka mmechi oke nke gọọmentị Naijiria mechiri.

Ndị Ghana Union of Traders’ Association (GUTA) na ndị Ghana Electrical Dealers Association (GEDA) bụ ndị nyere iwu.

 

Leave a Reply