FeaturedIgbo News

Ndị Eze Ọdịnaala ndị ọzọ achụturu n’ọchịchị na Naịjirịa

Views

Aka na-achị steeti Kano bụ Abdullahi Umar Ganduje n’ụbọchị Mọnde chụturu Emir Kano bụbụ HRH Sanusi Lamido Sanusi n’oche dịka Emir.

Mana ọbụghị Sanusi Lamido bụ onye eze ọdịnaala mbụ emeerela ihe dị etu a n’ihi ekweghi n’ihe otu kwuru.

Ndị a bụ ndị eze ndị ọzọ a chụpụrụla n’oche n’agụgụala Naịjiria.

MUHAMMED SANUSI LAMIDO II (Emir ndị Kano 2014 – 2020)

 

IBRAHIM DASUKI(Emir ndị Sokoto 1988- 1996)

 

ALHAJI UMAR ABBA TUKUR (Emir ndị Muri 1965 -1986)

 

MUHAMMADU SANUSI I.  (Emir ndị  Kano 1954 -1963)

 

ADEYEMI ADENIRAN II (Alaafin ndị Oyo 1911-1945)

OBA OVORAMWEN NOGBAISI (Oba ndị Benin 1888 – 1897)

 

 

 

Leave a Reply