FeaturedIgbo News

Aka abụọ aghọọrọ Mompha otu aka

Views

Ndị EFCC nke ụlọọrụ Lagos, anwụchiela Ismaila Mustapha, onye a mara dịka Mompha n’Instagram , maka igwu wayo ịntanetị.

A nwụchiri nwamadi a na Friade, ụbọchị iri na asatọ, n’ọdụ ụgbọelu Nnamdi Azikiwe, Abuja, mgbe ọ na-aga United Arabs Emirate.

Ismaila bụ onye e kwuru na-egwu wayo ịntanetị ma na-egosi ego o nwere n’Instagram.

Lee ihe eserese ndị:

Leave a Reply