EntertainmentFeaturedMusic

Ndị CNN agụọla Burna ‘Africa’s Biggest Music Star

Views

Cable News Network (CNN) ewepụtala ọnụọgụgụ mmadu iri ndị bụ ọkacha mara n’egwu n’Africa.

Na ndepụta ha mere, Burna Boy bụ onye nke mbu. Ndị Naijiria sonyere n’ọnụọgụgụ a bụ: Yemi Alade, Wizkid, Mr. Eazi na Tiwa Savage.

Leave a Reply