FeaturedUncategorized

Nchegharị ụlọ mkpọrọ 

Views

Gracious David, onye omekome aka kpaara oge gara aga maka ebubo igbu ndị mmadụ na Portharcourt enyefeela Chineke ndụ ya.

A hụrụ ya ka ọ nya ‘5 Nights of Glory’ n’olu mgbe a kpụpụtara ụlọ ikpe taa.

David ga-abazi ụlọmkpọrọ ga gbasaa ozi Osebuluwa

Leave a Reply