FeaturedIgbo News

Naịjirịa ewepụta iwu ọhụrụ ga-akwụsị wayo ịntanetị

Views

Onyeisi ala kwuru na Sọnde na o nyela ndị ọchịchị iwu ma gwa ndị omeiwu ka ha tikọta isi ọnụ ma wepụta iwu ọhụrụ nke ga-akwụsị wayo nke ịntanetị nke di Naịjirịa tinyere onwe ha.

O kwere ndị United States nkwa ịchọta ihe a ga-eme ka enwe ike kwụsị ụdị omume nke mere ndị Federal Bureau of Investigation jiri jide mmadụ iri asatọ na US. Ndị Naịjirịa iri asaa na asaa so na mmadụ iri asatọ a e jidere.

Onye enyemaka onyeisi ala n’ihe gbasara ozi, Mz.Garba Shehu, kwuru nke a na emume Politics Today nke ndị Channel Television.

O kwuru na wayo nke ịntanetị eteela ndị Naịjirịa ure n’ihu.

Leave a Reply