FeaturedIgbo News

Naịjiria na-agbabi Abụọ oge ọbụla M buru Amụma – Fr. Mbaka

Views

Onyeisi ndị nchụaja Adoration Ministries, Enugu bụ Fr. Ejike Mbaka mere ka a mata na Naịjiria na-agbabi ụzọ abụọ oge ọbụla amụma si ya n’ọnụ pụta.

Mbaka kọwapụtara nke a ka ọ kara ụka mbụ ka e meghere okpukperechi a machiri kemgbe ọnwa ise iji gbochi mgbasa nje Corona.

Adoration Ministry kwụsiri ekpemekpe n’ebe mgbakọ ha na Maachị 2020, iji gbaso iwu gọọmentị etiti machiri ọgbakọ ọbụla.

Ka ọ na-ekwu okwu n’ụka mbụ ya n’ebe ọgbakọ ha ụbọchị ụka, Mbaka dọrọ ndị na-ezubere ya ihe ọjọọ aka na ntị ka ha wepụ aka enwe n’ofe maka iwe Chineke ịdị ọkụ n’isi ha.

N’okwu nke ndị Punch kọwapụtara, ha dere:

”The Ministry had suspended all its physical programmes in March 2020 following the directive of the federal and state governments that all public places be shut to curb the community spread of the virus.

But following the lifting of the ban on worship centres, Mbaka, on Sunday, resumed physical services at his Adoration Arena in Enugu.

Speaking during the service in a homily themed, “Save Me, Lord,” Mbaka warned detractors to desist from planning evil against him and his ministry to avoid incurring divine wrath.

 

He said, “Like you know, whenever we declare prophecy here, the whole country goes gaga and they begin to plan evil. But woe betides whoever that should allow himself to be used to try any attack on me or this ministry.

“You may not like me; I may not be among those you consider as good people, but I know that God is using me to save people and minister succour to mankind.””

4 Comments

Leave a Reply