FeaturedIgbo News

Mpụtara njem Buhari na Saụt Afrịka

Views

South Africa na Naịjiria bịnyere aka nkwekọrịta n’ ụbọchị  Tọọzde Ọkt 3,2019, n’ iwu nkwekọrịta azụmahịa a kpọrọ ’30 trade and cooperation agreements’  izu ole na ole ndị Johannesburg na Pretoria megidere ma mebie ahịa ụmụ Naijiria nọ na mpaghara South Africa ha nịihi Xenophobia.

Ndị nta akụkọ mere ka a mara na onyeisiala South Africa bụ  Cyril Ramaphosa na Muhammadu Buhari, onyeisiala Naijiria kwupụtara ụta megide mmebi na  ịbọ ọbọ ndị Nigeria megide azụmahịa ndị  Naịjiria na South Africa, na-ekwe nkwa kama ime ka njikọ azụmahịa  ha dị omimi.

Leave a Reply