FeaturedIgbo News

Mmechi Buhari mechiri ‘border’ na-akwụ obodo gbara Naịjiria okirikiri ụdọ- Mahama

thenationonline
Views

Aka chịbụrụ mba Ghana bụ John Mahama etinyela ọnụ n’ihe gbasara ịrịọ onyeisiala Buhari ka o meghee agbata(border) o mechiri kemgbe ọnwa ole na ole gara aga.

O mere ka a mata na Naijiria bụ ide ji akụ na ụba ala obodo ndị ọzọ dị n’ Afrịka nke mere na mmechi Naịjiria mechiri agbata na-emekpa obodo ndị ọzọ si Naijiria ekuru ume ahụ nke ukwuu.

Mahama rịọrọ nke a mgbe ọ bịara ọgbakọ ndị RealNews Magazine hikọbara a kpọrọ Beyond Politics; an economic narrative for West Africa.

Leave a Reply