FeaturedIgbo NewsUncategorized

Mmadụ akpọla m aha n’okwu gbasara nchụtu Emir Sanusi II -Buhari

Views

Onyeisiala Muhmmadu Buhari adọọla aka na ntị ma mee ka a mara na aka ya na ụkwụ ya dị ọcha n’ebubo Rabiu Kwankwaso boro ya na ọ bụ ya nyere iwu ka a chụtuo Emir Sanusi Lamido II.

Gụọ Buhari nyere iwu ka Ganduje chụtuo Emir Sanusi II – Kwankwaso

Onye nnọchiteanya onyeisiala Buhari n’ihe gbasara mgbasaozi bụ Mallam Garba Shehu kwuru nke a n’akara twitter ya n’ụbọchị Wenezde ka Kwankwaso kwuchara na ọ bụ Buhari nyere iwu ka a chụtuo ma chụpụ Emir Sanusi Lamido II n’ụbọchị Mọnde.

Lee tweet Garba Shehu

 

3 Comments

Leave a Reply