FeaturedIgbo News

Mmadu abụọ anwụọla dịka nnukwu ụgbọala bu mmanụ ọkụ nwuru ọkụ

Views

E kwuola na mmadu abụọ nwụrụ ka nnukwu ụgbọala bu mmanụ dara ma nwuru ọkụ n’isi ụtụtụ taa, Nọvemba 15th, na ụzọ awarawa Lagos-Abeokuta.

Ihe mberede a lara ụgbọala na akụ ndị mmadu n’iyi.

A hụrụ ozu ndị a nwụrụnụ n’elekere anọ nke ụtụtụ mgbe e menyụchara ọkụ ahụ.

Leave a Reply