FeaturedIgbo News

Mahadum Naịjirịa agaghị ebido ma gọọmentị nye iwu ka e bido Agụmakwụkwọ- ASUU

Views

Nd ‘Academic Staff Union of Universities’ (ASUU) akwaala na mahadum Najiria nwere ike ha agagh ebido akwkw ma gọọment etiti nyegodu iwu s bido akwkw.

Cheta na nd ASUU malitere abb r ka gọọment mechichara lakwkw maka nje COVID-9 nke ha ka n n’ime ya.

Gọọment etiti enyela iwu ka emeghee lakwkw maka nd n af nke ikpeaz ha na Pramar nakwa Sekndar, mana o nwebeghi ihe ha kwuru maka nd mahadum.

Onyeisi nd ASUU aha ya b kn. Biodun Ogunyemi gwara nd nta akk s, ‘Na mb, onweghi oge any jiri s na b na 2021 ka a ga-emeghe lakwkw. Ihe any kwuru b na akwkw ga-ebido mgbe ihe na-ebe dajr maka dmma makwkw

‘Ha eweptala usoro lakwkw ga-agbaso maka malite agmakwkw, bgh ebe ah ka ga-ebi, ha ga-agba mb h na lakwkw niile gbasoro ya b usoro ma debekwa iwu niile ha mebere, bgh naan ikwu n’n ma b idetu ya n’akwkw ka o biri’

gara n’ihu kwuo na onweghi ihe jikr mmeghe akwkw a gọọment na-agba mb imeghe na lakwkw mahadum maka na ihe ji malite agmakwkw nd mahadum na Najiria abgh naan nje COVID-19.

”A ba n’ihe gbasara mmeghe mahadum, n ga-ebu n’obi na ihe ji Mahadum malite agmakwkw karr nje COVID-19. Any agwala gọọment nkwr anyị. Ma br na ha emezughi ihe e kpere n’ikpe na eziomume, nje COVID-19 kwsgodu, Mahadum Najiria agagh amalite agụmakwkw.

5 Comments

Leave a Reply