FeaturedIgbo News

Gọọmenti Lagos emechiela ndị VIO ịrụ ọrụ n’ụtụtụ

Views

Gọvanọ na-achị Lagos Steeti bụ Babajide Sanwo-Olu, na Tuzde mechiri ndị Vehicle Inspection Officers, VIOs, ịrụ ọrụ n’ụtụtụ.

O mere nke a n’ihi oke mkpọchi ụzọ a na-enwe ọkachasi n’oge emume ekeresimesi. Ọ bụ ezie na ndị VIO so na ihe ndị na-ebute mkpọchi ụzọ site na nnyocha akwụkwọ ụgbọala ndị mmadu na ịnwụchi ndị mmadu ha na-eme.

Gọvanọ Sanwo-Olu kwuru na ha ga na-arụ ọrụ awa atọ kwa ụbọchị. Site n’elekere iri na abụọ nke ehihie ruo elekere atọ nke ehihie.

 

Leave a Reply