Igbo News

Jikoonu onu ka ntuliaka unu puta ihe – Onye Nnochianya U S agwa ndi Naijiria

Views

N’ilegara nhoputa onyeisiala a ga-eme na Febuari 16, onye Nnochite anya ndi Amerika na Naijiria aha ya bu Stuart Symington akpokuola umu afo Naijiria ka e jikoo aka onu were tuo ya bu akwukwo ka ihe di iche puta ihe.
Dika ndi Channels siri kowaputa, Symington gbasara ozi a na twitter ya ubochi Tuzdee.
N’ozi nke ya o siri ‘ O di mkpa na ndi Naijiria ga-aputa sonye na ntuliaka a ugbu a site n’ibu uzo mara oke ruuru ha. O di mkpa na unu jikoro onu iji mee ka ntuliaka unu puta ihe.’
Symington gara n’ihu mee ka a mara na mba Amerika na-atu anya ezi ntuliaka na nhoputa a a na-acho ime n;afo a

Leave a Reply