FeaturedIgbo News

Iri Ji Germany: Ndị ụlọ Omeiwu aga leta Ekweremadu

Views

Onye isi ụlọ Omeiwu bụ Ahmad Lawan na ndị ọtụtụ ndị Omeiwu gara leta onye Omeiwu Ike Ekweremadu, n’ụlọ ya n’Abuja n’ abalị ụbọchị Mọnde,.

Nleta ahụ bụ maka mwakpo ndị Indigenous Peoples of Biafra (IPOB) bi na Nuremberg, Germany wakporo onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Enugu.

Mgbe ha bịarutere n’Abuja, Ekweremadu dụrụ ndị ndu Naijirịa, tinyere ndị isi ala Igbo, ka ha nwee ahụ iru ala ịga akụkụ ọ bụla nke ụwa masịrị ha.

Ndị otu hibere iri ji ọ gara, ndị Igbo nọ na Germany edeela akwụkwọ ozi na-arịọ mgbaghara maka ihe mere Ekweremadụ. Onye ọ bụla nweere onwe ya ịga ebe ọ bụla n’ihi na ndị ahụ anaghị anọchi anya omume ndị Naijiria ná mba ọzọ.

“Gọọmentị na ndị ọchịchị nke Germany nweere onwe ha ime ihe masịrị ha ”

N’ iyi egwu ndị IPOB ji ịwakpo ndị ndu ndị Igbo, karịchaa ndị gọvanọ South East eyi, Ekweremadu kwuru, sị: “Ka m kwue na ndị ndu ndịa bụ ndị gbapụtara onye ndu ha (Kanu) n’ụlọ mkpọrọ.

“Ihe anyị ga – eme n’ọnọdụ a bụ ịhapụ ya n’ akọ na uche ya.”

Leave a Reply