FeaturedGossips

Ihunanya Obama na Nwunye ya Mitchelle

Views

Ihunanya Barack Obama nwere ebe nwunye ya Mitchelle Obama nọ pụtara ihe ụnyaahụ n’ozi ncheta ọmụmụ o deere ya n’Instagram. Mitchelle gbara afọ iri ise na isii ka ọnwa Jenuarị gbara 17, 2020.

N’ezie onyeisiala mba US gara aga, ma obi oriakụ ya Mitchelle.

Leave a Reply