Igbo News

Ihe mere ndi mmadu ga-eji anwụ na ngagharị anyị na Tuzde: Shiites

Views

Ndi Islamic movement in Nigeria, ndi a na-akpọkwa Shiites, ebola Onyeisi ala Muhammadu Buhari ebubo maka ịkpa nkata nke ga-egbusis ndi mmadu; ndi nta akụkọ ndi nchekwa obodo na ndi ọhanaeze na Tuzde na otu ọ ga-esi ebo ya ndi IMN.

N’ihi nke a, otu a gwara ndi mmadu; ndi nta akụkọ ndi nchekwa na ọhanaeze ka ha mụrụ anya ka azụ.

Otu gwara ọhanaeze, ndi mgbasaozi na otu mba ụwa ka ha jide gọọmenti maka mmegbu ọ bụla a ga-enwe ma ha na-emume Ashurah Commemoration na Tuzde.

O kwuru na emume iru uju nke ha na-eme abụghị nke tigbuo na zogbuo kama na ọ bụ emume dịka emume okpukperechi ndi ọzọ nke na-ebughi nsogbu ọ bụla.

Ya mere, ụdị mmegbu ọ bụla ga-adapụta ga-adị n’isi Onyeisi ala Buhari.

Leave a Reply