FeaturedIgbo News

Ihe mere Buhari jiri mechie BORDER

Source: Ripples Nigeria
Views

Onyeisiala Naịjiria bụ Muhammadu Buhari ekwupụtala na mmechi e mechiri border Naịjiria na Obodo ndị ọzọ ya na ha nwere oke ala bụ maka ọdịmma ndị Naịjiria.

Ọ gara n’ihu kọwaa na ebumnobi ya mere e jiri mechie border bụ iji chekwa ma zụlite ụlọọrụ na-emepụta akwa n’ala anyị bụ Naịjiria.

Dịka o siri kwu, mmechi border a ga-ekepụta ọrụ ruru nde abụọ(2million jobs) n’ụlọọrụ na-ahụ maka akwa na ihe ndị ọzọ a na-eyi n’ahụ.

Leave a Reply