EntertainmentIgbo CultureIgbo News

Ihe mere anyị ga-eji tụọ vootu n’agbanyeghị ihe Nnamdi Kanu kwuru’

Views

Ụfọdụ ndị BBC Igbo gbara ajụjụ ọnụ kwuru na ha agaghị ege oku Nnamdi Kanu kpọọ ka Ndigbo ghara ịtụ vootu ụbọchị ntuliaka,ebe ụfọdụ na-ekwu na ha ga-anọ n’ụlọ.

Akụkọ ga-amasị gị:

A ga m anọ n’ụlọ m – Ndị ntorobia agaghị atụlị aka
‘Ipob pụtanụ tụọ vootu ka ụnụ chụpụ ndị ọchịchị ọjọ’ – Ohaneze Ndigbo
Ihe dị mkpa pụtara na nrụrịtaụka Ebonyi steeti
‘Ohaneze na-etinye Ndigbo n’ọnya dịka n’afọ 2015’

Leave a Reply