FeaturedIgbo News

Ihe Karịrị Barrel Mmanụ ala 400, 000 na-efunarị Naịjirịa kwa Ụbọchị

Views

nụ na-ekwuru ndị ụlọ nnọchianya ebeela na ihe karịrị ọnụọgụgụ mmanụala barrel puku narị anọ (400, 000) na-efunarị Naịjiria kwa ụbọchị nye ndị ohi mmanụ ala.

O mere ka a mata na ego fuorola n’ohi mmanụ ala a ezuola iji mee ka agụmakwụkwọ na ahụike bụrụ ọkaibe na Naịjiria.ọ gakwara n’ihu mee ka o ruo ọhanaeze ntị na emeela nnyocha dị iche iche gbasara ohi mmanụ ala oge gara aga, mana ihe na-ebe ka na-ebe, nke na-ebutere Naịjiria eribe na afọ ejughi.

gara n’ihu kwe nkwa na nnyocha a na-eme ugbu a banyere etu mmiri si aba na ya bụ opi ụgbọgụrụ ga-amịta ezigbo mkpụrụ.

Onyeisi otu e hibere maka nke a ma bụrụkwa osote nụ na-ekwuru ndị ụlọ nnọchianya bụ Peter Akpatason mere ka mata na ihe na-adọghachi ha aka azụ bụ na ọtụtụ ndị anaghị enye ha ezigbo asịsa nye ajụjụ ha nke g-enyere ha aka ịga n’ihu.

Leave a Reply