FeaturedIgbo News

Gọvanọ Sanwo-Olu akwadola ịkwụ ụgwọ ọnwa #35,000 na Lagos Steeti

Views

Lagos Steeti Gọvanọ, Babajide Sanwo-Olu akwadola ịkwụ #35,000 nke bụ ụgwọ ọnwa ọhụrụ, site na mbido ọnwa Nọvemba.

O kwuru nke na akwụkwọ ozi nke Onyeisi ọrụ Gọvanọ, Hakkem Muri-Okunola wepụtara na Wenesde, 27th Nọvemba, 2019. O kwuru na nke a bụ ụzọ a ga-esi mmezie ndu ndị mmadu.

N’ihi nke a, ọ gbara ndị Lagos ume ka ha tinye uchu n’ọrụ ya.

Leave a Reply