FeaturedIgbo News

Gọvanọ Obianọ amachiela ụgbọala bu mmanụ ime njem n’oge ụfọdụ

Views

N’ihi ọnwụ ike na ntufu akụ na ụba nke so ihe mberede nnukwu ụgbọala bu mmanụ butere n’Ọnitsha, Anambra steeti, gọọmentị amachiela nnukwu ụgbọala ndị a ime njem oge ụfọdụ.

Nnukwu ụgbọala bu mmanụ ga na-emezi njem ha site n’elekere asatọ nke mgbede ruo elekere ise nke ụtụtụ. Nke a ga-amalite na ụbọchị abụọ nke ọnwa Nọvemba.

Onye enyemaka Gọvanọ Willie Obianọ ga-agbasa ozi a site n’igwe mgbasa ozi dịka Facebook.

 

Leave a Reply