FeaturedIgbo News

Gov. Sanwo-Olu agaa Nnyocha ọrụ na-aga n’Akwammiri Eko ‘Eko Bridge’ (Video)

Views

Aka na-achị Lagos steeti bụ Babajide Sanwo-Olu agaala Akwammiri Eko inyocha ọrụ ndozi na-aga n’ihu.

Cheta na e mechiri ya bụ akwa mmiri izuụka ole na ole gara aga ka e were nwee ike ịrụ ya ọrụ.

5 Comments

Leave a Reply