FeaturedIgbo News

Gọọmentị Lagos Steeti ga-emechi ụzọ Yaba na Jibowu maka ọrụrụ okporo igwe

Views

Gọọmentị Lagos Steeti ekwuola na ọ ga-emechi ụzọ Yaba na Jibowu na ụbọchị iri na isii na iri abụọ na atọ nke ọnwa Nọvemba n’otu n’otu.

O kwuru na nkea so n’usoro atụmatụ Nigerian Railway Modernization. O kwuru na a ga-emechi ụzọ ndị a ka ọrụ nwee ike ị ga ọfụma.

Ya mere, Gọọmentị Lagos na-arịọ ndị mmadu ka ha nagide ha.

Leave a Reply