FeaturedIgbo News

Gọọmentị Anambra Steeti azụọla ụgbọala Innoson maka nchekwa steeti

Views

Gọọmentị nke Anambra steeti azụọla ụgbọala Innoson iri na isii, iji kwalite nchekwa n’Anambra steeti.

Ụgbọala ndị a bụ nke arụsiri ike ma tinyekwa ngwa dị iche iche nke ga-enye aka ijide ndị omekome nakwa ibelata mpụ.

A ga-enye ndị ụlọ ọrụ nchekwa nke Anambra steeti ụgbọala ndị a n’ụbọchị iri na otu nke ọnwa Ọktoba, 2019.

Lee ụgbọala ndi a n’ihe onyoonyo ndi a:

                                       

Leave a Reply