FeaturedIgbo News

FG na-akwụ $460m maka CCTV a na-amaghị ka ọrụ si aga

Views

Minista nke Finance, Budget na National Planning, Zainab Ahmed , kwuru na Gọọmentị etiti ka na-akwụ $460, ego ha biri maka arụmarụ Abuja CCTV.

O kwuru nke a na Tọzde na mgbechite mmefu ego 2020 nke si na ministry ya.

Otu ndị omeiwu na-ahụ maka ego gbara ya ajụjụ maka arụmarụ a. Onyeisi oche otu a, James Faleke, kwuru, ‘tụpụ abanye ọchịchị ugbu a, anyị ebiri ego ebe ọ dị ukwuu, ma nke m chọrọ ịma maka ya bụ $460 nke CCTV installation nke Abuja.

Ahmaed kwuru na a kwụla ego a ebiri mana ọ maghị otu ọrụsi aga maka ya bụ arụmarụ.

 

Leave a Reply