FeaturedIgbo News

FG emezuo nkwa ịkwụ ndị Kọpa ego mmachiakpa #33, 000

Views

Obi aṅụrị ejupụtala ndị kọpa obi dịka gọọmentị etiti Naịjiria mezuru nkwa ịkwụlite ego mmachiakpa ha kwa ọnwa ka ọ bụrụ puku naịra iri atọ na atọ (33,000) kama puku naịra iri na itoolu na narị asatọ (19,800). FG ji ego mmachiakpa Jenụwarị 2020 were bido ịkwụ ndị Kọpa #33, 000.

Leave a Reply