FeaturedIgbo News

Fada Ebube Muonso azụọla ụgbọala asatọ maka ndị na-arụ n’ụlọ ụka ya

Views

Ụkọchukwu ụka Katọliki amara dịka Rev. Fr. Ebube Mụọnsọ, onye ezigbo aha bụ Emmanuel Chibuzo Obimma nyere ndị ọrụ asatọ ụgbọala asatọ dịka onyinye ekeresimesi.

Ụfọdụ ndị ọrụ ya ndị natara ihe onyinye ndị a abụghị ndị ụka katọliki.

Lee ihe eserese a ebe:

Leave a Reply