Uncategorized

European Union ekwuo okwu banyere ihe El-Rufai kwuru banyere enyemaka mba ọzọ na nhoputa ndi ochichi nke Nigeria

Views

European Union ekwuo okwu banyere ihe El-Rufai kwuru banyere enyemaka mba ọzọ na nhoputa ndi ochichi nke Nigeria

Ndi otu European Union hoputara maka inyocha ntuliaka nhoputa ndiochichi Naijiria e kwuola okwu banyere ihe Nasir El-Rufai kwuru banyere ebumnobi ndi European Union ilebara ndorondoro 2019 anya n’ala Naijiria.
Ndi European Union mere ka amata na o bu kemgbe 1999 ka ha ji were tinyebe anya n’ihe banyere ndorondoro Naijiria site n’aka ndi INEC.

Leave a Reply