FeaturedIgbo News

Eid-el-Kabir: Njọ ahịa akpaala ndi ahịa eze na Kaduna

Views

Dịka a na-akwado emume Sallah na Kaduna, ndi na-ere nri ahịa, anụ na atụrụ ebugoola ego ọnụ ha na-ere ngwa ahịa ha nke mere na o kweghi ndi mmadu ọzụzụ. Mana otu ọ dị, ndi na-ere ahịa na-ebe akwa maka njọ ahịa n’ihi oke ego nke ebugoro ngwa ahịa.

Ndi Daily Post kọwara na ihe mere ndi ahịa azụtanwụghị ihe ọ bụla bu maka oke ihe isi ike dị n’obodo.

Site na nyocha ha mere, ihe ọzọ butere njọ ahịa bụ na ndi mmadu na-ahapụ Kaduna gaa obodo ndi ọzọ maka emume Sallah.

Ụfọdụ ndi mmadu agbara ajụjụ ọnụ gbakwunyere na ego ọnụ ngwa ahia ga-ada ma ọ bụrụ o nweghi ndi ahụrụ ga-azụ ha ahịa.

Leave a Reply